Music

(Lyrics) Ifé – Nwa (Remake)



Download MP3

Ifé – NWA (Mr Tee Remake) Lyrics

Onye Tiri nwa na ebe akwa
Egbe Tiri nwa na ebe akwa,
Nweta uziza nweta ose,
Nweta Amala ngolongo ofe,
Ka umu nnunu Racha ya,
Ka okpotutu kpogbue ha,
Egbe ndo, Egbe ndo,Egbe ndo…

Loading...

Child so lonely,
Hear me sing,
This harmony,
I’ll be here all night long singing the blues,
Rhythm and blues. Oh the blues.

Nweta uziza nweta ose,
Nweta amala ngolongo ofe,
Ka umu nnunu racha ya,
Ka okpotutu kpogbue ha,
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo…

Ka umu nnunu racha ya,
Ka okpotutu kpogbue ha,
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo…

Oh baby don’t you Cry,
I’ll be by your side,

Onye Tiri nwa na ebe akwa
Egbe Tiri nwa na ebe akwa,

Share On:





Related Posts
 

No Responses Yet

Leave a Reply